Acts 23:7 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe o kwusịrị nke a nzukọ ahụ kewara abụọ. Ndị Farisii na ndị Sadusii bidoro ise okwu. Nkewa dị ukwuu dịkwara nꞌetiti ha.
Igbo 2006
Mb͕e o kwusiri okwu a, esem-okwu we puta n'etiti ndi-Farisi na ndi-Sadusi: ọra ndi ahu we kewa.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe o kwusiri nke a esemokwu dapụtara nʼetiti ndị Farisii na ndị Sadusii. Ọgbakọ ahụ kewara.