Acts 24:14 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
“Ma otu ihe ka m na-ekwupụta, ya bụ, na m kweere nꞌụzọ nzọpụta ahụ ha na-akpọ Otu onye Nazaret. Ana m eso uzọ a na-efe Chineke nna anyị ha ofufe. Ma ekwenyesịrị m ike nꞌiwu Mosisi, tinyere ihe nile e dere nꞌiwu Mosisi na nꞌakwụkwọ ndị amụma.
Igbo 2006
Ma nka ka m'kwuputara gi, na dika Uzọ ahu si di nke ha nākpọ irọ-òtù, ọ bu otú a ka m'nēkpere Chineke nke nna-ayi-hà, ebe m'kwere ihe nile nke di ka iwu-ayi si di, nke edewo-kwa-ra n'akwukwọ ndi-amuma:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Agaghị m agọ agọ nʼihu gị na m na-ekpere Chineke nke nna anyị ha, dịka onye na-eso Ụzọ ahụ ha na-akpọ otu. Ekwenyere m ihe niile dịka usoro nke iwu si dị, na nke e dere nʼakwụkwọ ndị amụma.