Acts 24:15 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma enwere m olileanya dị ka ha onwe ha nwekwara na mbilite nꞌọnwụ nke ndị ezi omume na nke ndị ajọ omume ga-adị.
Igbo 2006
n'ihi na enwerem olile-anya n'ebe Chineke nọ, nke ndia onwe-ha nēche kwa, na nbilite-n'ọnwu nke ndi ezi omume na nke ndi ajọ omume kwa gaje idi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma enwere m olileanya nʼebe Chineke nọ dịka ha onwe ha nwekwara, na mbilite nʼọnwụ nke ndị ezi omume na nke ndị ajọ omume ga-adị.