Acts 24:19 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma ụfọdụ ndị Juu si Tọki nọ nꞌebe ahụ. Ha kwesịrị ịnọ nꞌebe a ma ọ bụrụ na ha nwere ihe ọ bụla megide m.
Igbo 2006
ndi aghaghi inọ n'ebe a n'iru gi, na ibom ebubo, ọ buru na ha nwere ihe ọ bula imegidem.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma enwere ụfọdụ ndị Juu si Eshịa bịa, bụ ndị kwesiri ịnọ nʼebe a ma ọ bụrụ na ha nwere ihe ọbụla megide m.