Acts 24:20 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ma jụọ ndị a nọ nꞌebe a ugbu a ihe ọjọọ ha chọtara nꞌime m mgbe m guzoro nꞌụlọ nzukọ ha.
Igbo 2006
Ma-ọbu ka ndia onwe-ha kwue ajọ omume ọ bula ha huru, mb͕e m'guzoro n'iru nnọkọ-ikpé-ha,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Maọbụ ndị nke nọ nʼebe a ugbu a, ka ha kwuo ajọ omume ọbụla ha hụrụ nʼime m mgbe m guzoro nʼihu ndị nzukọ ndị okenye.