Acts 24:21 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Karịa na m kwuru nanị otu ihe mgbe m tiri mkpu sị, ‘Unu na-ekpe m ikpe taa nꞌihi okwukwe m na ndị nwụrụ anwụ ga-adị ndụ ọzọ.’ ”
Igbo 2006
ma-ọbughi n'ihi otù nkpu a, nke m'tiri mb͕e m'guzoro n'etiti ha, si, Ọ bu ikpé bayere nbilite-n'ọnwu nke ndi nwuru anwu ka anēkpe mu onwem n'iru unu ta.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Karịa na m kwuru naanị otu ihe mgbe m guzoro nʼihu ha tie mkpu, ‘A na-ekpe m ikpe taa nʼihi okwukwe m na mbilite nʼọnwụ nke ndị nwụrụ anwụ.’ ”