Acts 24:26 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Feliks chekwara na Pọl ga-enye ya ego. Ya mere o jiri na-eziga ka a na-akpọ Pọl site nꞌoge ruo nꞌoge ka ya na ya na-akparịta ụka.
Igbo 2006
O nēle kwa anya na Pọl gēnye ya ego: n'ihi ya ọ nākpọta kwa ya ọtutu mb͕e, ya na ya nākparita kwa uka.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ na-atụkwa anya na Pọl ga-enye ya ego. Ya mere o jiri na-eziga ka a na-akpọ ya site nʼoge ruo nʼoge ka ya na ya na-akparịta ụka.