Acts 24:4 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Kama iji oke okwu mee ka ike gwụ gị, ana m arịọ ka i gee ntị mgbe m ga-eji nwa oge kwuo okwu anyị nwere megide nwoke a.
Igbo 2006
Ma, ka m'ghara ime ka ike gwu gi kari, ariọm i ka i were obi-ọma-gi nuru okwu ole-na-ole n'ọnu-ayi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Achọghị m itufu oge gị. Ana m arịọ ka i were ndidi na obiọma nụrụ nkenke okwu anyị ji bịa.