Acts 24:6 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ewezugakwa nke a, ọ chọkwara imerụ ụlọ nsọ anyị nꞌoge anyị jidere ya. Ma anyị chọrọ ikpe ya ikpe dị ka omenala anyị si dị,
Igbo 2006
onye nwa-kwa-ra imeru ulo uku Chineke: onye ayi jide-kwa-ra:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ chọkwara imerụ ụlọnsọ anyị, ya mere anyị ji jide ya. Ma anyị chọrọ ikpe ya ikpe dịka omenaala anyị siri dị,