Acts 25:1 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe ụbọchị atọ gasịrị site nꞌoge Festọs bịaruru Sizaria, o mere njegharị ruo Jerusalem.
Igbo 2006
Ya mere Festọs, mb͕e ala ahu batasiri n'aka-ya, mb͕e ubọchi atọ gasiri o si na Sisaria rigoro Jerusalem.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ụbọchị atọ gasịrị site nʼoge Festọs bịara na mpaghara ọchịchị ya, o sitere Sizaria garuo Jerusalem.