Acts 25:10 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma Pọl zaghachiri ya, “Ọ dịghị! Eguzo m nꞌụlọ ikpe Siza nꞌonwe ya, ebe a ka e kwesịrị ikpe m ikpe. Ị maara nke ọma na aka m dị ọcha. Adaghị m iwu ndị Juu ma ọ bụ nke Siza.
Igbo 2006
Ma Pọl siri, Anameguzo n'iru oche-ikpé nke Sisa, ebe aghaghi ikpem: emegideghm ndi-Ju ajọ omume ọ bula, dika gi onwe-gi mazu-kwa-ra nke-ọma.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma Pọl sịrị, “Eguzo m nʼụlọikpe Siza nʼonwe ya, ebe e kwesiri ka a nọdụ kpee m ikpe. Ọ dịghị ihe ọjọọ ọbụla m mere ndị Juu, dịka ị maara nke ọma.