Acts 25:14 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe ha nọrọ ọtụtụ ụbọchị, Festọs kọwaara eze a ọnọdụ Pọl sị, “Ọ dị nwoke Feliks hapụrụ nꞌụlọ mkpọrọ nꞌebe a.
Igbo 2006
Mb͕e ha nānọgide n'ebe ahu ọtutu ubọchi, Festọs we debe okwu bayere Pọl n'iru eze ahu, si, Otù nwoke di onye Filiks rapuworo n'ulo-nkpọrọ:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ha nọrọ ọtụtụ ụbọchị nʼebe ahụ, Festọs kọwara eze a ọnọdụ Pọl sị, “Ọ dị nwoke Feliks hapụrụ nʼụlọ mkpọrọ nʼebe a.