Acts 25:15 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe m gara Jerusalem, ndị isi nchụaja na ndị isi ndị Juu gwara m ihe ha maara banyere nwoke a. Ha rịọkwara m ka e gbuo ya.
Igbo 2006
mb͕e m'nọ na Jerusalem, ndi-isi-nchu-àjà na ndi-okenye nke ndi-Ju we gwam okwu bayere ya, nāriọ ka ama ya ikpé.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe m gara Jerusalem, ndịisi nchụaja na ndị okenye ndị Juu gwara m banyere ya. Ha rịọkwara ka m maa ya ikpe.