Acts 25:17 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
“Mgbe ha bịara ebe a nꞌihi ikpe a, akpọrọ m ikpe a mgbe chi ụbọchị ahụ bọrọ, nyekwa iwu ka a kpọbata Pọl.
Igbo 2006
Ya mere mb͕e ha biakọrọ n'otù n'ebe a, alaghm azu, ma ubọchi so ya m'nọduru n'oche-ikpé, si ka ekuta nwoke ahu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi nke a, mgbe ha bịara nʼebe a, atụfughị m oge ọbụla, kama nʼụbọchị nke ọzọ ya, anọdụrụ m nʼoche ikpe, nye ikike ka a kpọbata nwoke ahụ.