Acts 25:18 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ma ihe nile ha kwuru megide Pọl abụghị ihe mụ onwe m lere anya ịnụ nꞌọnụ ha. O nweghị ihe ọjọọ ọ bụla ha kwuru megide ya.
Igbo 2006
Ma mb͕e ndi nēbo ya ebubo guzoro ọtọ, ha ejighi ihe ọ bula nime ihe ọjọ mu onwem chère we bo ya;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ndị na-ebo ya ebubo biliri, ọ dịghị otu nʼime ụrụ ala ndị m chere ha ga-akpọ aha nke ha gụpụtara na o mere.