Acts 25:2 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌebe ahụ ka ndị isi nchụaja na ndị isi ndị Juu nọ kọọrọ ya ihe nile ha maara banyere Pọl.
Igbo 2006
Ndi-isi-nchu-àjà na ndi-isi n'etiti ndi-Ju we kọrọ ya akukọ megide Pọl; ha riọkwa-ra ya,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼebe ahụ ka ndịisi nchụaja na ndịisi ndị Juu kọwara ya ihe banyere Pọl.