Acts 25:20 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọ rara m ahụ imedo okwu dị otu a. Nꞌihi ya ajụrụ m Pọl ma ọ ga-esoro m gaa nꞌụlọ ikpe dị na Jerusalem ka ọ nọdụ nꞌebe ahụ gọrọ onwe ya.
Igbo 2006
Ebe mu onwem nwere obi abua otú m'gāju ajuju bayere ihe ndia, m'we jua ma ọ chọrọ iga Jerusalem, ka ekpe kwa ya ikpé bayere ihe ndia n'ebe ahu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ rara m ahụ imedo okwu dị otu a. Nʼihi ya, a jụrụ m ya ma ọ ga-amasị ya ị ga nʼụlọikpe dị na Jerusalem ka ọ nọrọ nʼebe ahụ gọrọ onwe ya.