Acts 25:21 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma Pọl bugaara Siza ikpe ya. Ya mere, ezighachiri m ya nꞌụlọ mkpọrọ tutuu ruo mgbe m jikeere izigara ya Siza.”
Igbo 2006
Ma mb͕e Pọl kpọrọ ka edebe ya nye ntule Ọgustọs, m'we si ka edebe ya rue mb͕e m'gēziga ya jekuru Sisa.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma Pọl rịọrọ ka e debe ya nʼụlọ mkpọrọ ruo mgbe Siza nʼonwe ya ga-ekpebi ikpe ya. Ya mere, ezighachiri m ya nʼụlọ mkpọrọ tutu ruo mgbe m jikeere izigara ya Siza.”