Acts 25:27 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌihi na ọ bụ ihe na-ezighị ezi na m ga-ezipụrụ Siza onye mkpọrọ na-egosighị iwu ji ya.”
Igbo 2006
N'ihi na ọ dim ka ọ bu ihe uche nādighi ya, n'iziga onye-nkpọrọ, ka m'ghara igosi kwa ihe eboro ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na ọ bụ ihe na-ezighị ezi na m ga-ezipụ onye mkpọrọ na-egosighị nʼebubo e boro ya.”