Acts 25:5 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Dunyerenụ m ụfọdụ ndị isi unu ka ha bịa gbaa ya akaebe nꞌisi, ma ọ bụrụ na ọ dị ihe ọjọọ o mere.”
Igbo 2006
Ọ si, Ya mere, ka ndi ji ike n'etiti unu som rida, ọ buru kwa na ọ di ihe ọ bula nwoke ahu mehiere, ka ha bo ya ebubo.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere, ka ndịisi unu ji ikike soro m gaa, boo nwoke ahụ ebubo ma ọ bụrụ na o nwere ihe ọjọọ o mere.”