Acts 25:6 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ihe dị ka abalị asatọ ma ọ bụ abalị iri gasịrị, Festọs lọghachiri na Sizaria. Nꞌechi ya, o bidoro ikpe Pọl ikpe.
Igbo 2006
Mb͕e ọ nọsiri n'etiti ha ihe nākaghi ubọchi asatọ ma-ọbu ubọchi iri, ọ ridata na Sisaria; echi-ya o we nọdu n'oche-ikpé-ya, we si ka ekuta Pọl.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ nọnyeere ha ihe dịka ụbọchị asatọ maọbụ ụbọchị iri, tupu ọ laghachi na Sizaria. Nʼụbọchị so ya, ọ nọdụrụ nʼoche ikpe, nye ikike ka a kpọpụta Pọl.