Acts 25:8 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma Pọl gọọrọ onwe ya, na-asị, “Ọ dịghị ihe ọjọọ ọ bụla m mere megide iwu ndị Juu ma ọ bụ eze ndị Rom.”
Igbo 2006
Pọl nāgọpu kwa onwe-ya, si, Emehieghm ma-ọli megide iwu ndi-Ju, ma-ọbu imegide ulo uku Chineke, ma-ọbu imegide Sisa.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma Pọl gọọrọ onwe ya, na-asị, “Ọ dịghị ihe ọjọọ ọbụla m mere megide iwu ndị Juu maọbụ ụlọnsọ, maọbụ Siza.”