Acts 27:10 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
“Ndị nwe m, ahụrụ m na anyị ga-enwe nsogbu ma ọ bụrụ na anyị agaa nꞌihu. Eleghị anya ụgbọ mmiri anyị ga-ekpu, ma ọ bụ ibu nile ga-efu, ma ọ bụ na anyị ga-enwe mmerụ ahụ, ma ọ bụ na ọnwụ ga-adị.”
Igbo 2006
si ha, Ndikom, ahuwom na nbibi na oké iyì gaje idi n'ije-ub͕ọ a, ọ bughi nání nke ihe ub͕ọ nēbu na ub͕ọ onwe-ya, ma nke ndu-ayi kwa.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
na-asị, “Ndị nwe m, a na m ahụta na njem a ga-abụ nke ihe egwu nke ga-eweta oke ịla nʼiyi. Ọ bụghị naanị nke ụgbọ mmiri na ibu o bu, ma metụtakwa ndụ anyị.”