Acts 27:11 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ma ndị isi na-achị ndị mkpọrọ ahụ aṅaghị Pọl ntị, kama ha ṅara ntị nꞌihe onyeisi ụgbọ ahụ na onye nwe ụgbọ ahụ kwuru karịa ihe Pọl kwuru.
Igbo 2006
Ma ọchi-agha ahu nāchi ọgu ndi-agha ise kweyere onye-isi ub͕ọ na onye nwe ub͕ọ, kari okwu Pọl kwuru.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ọchịagha ahụ kwenyere nʼihe onyeisi ụgbọ na onye nwe ụgbọ kwuru karịa nke Pọl kwuru.