Acts 27:14 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma ọ dịghị anya ihu eluigwe gbanwere, oke ifufe bidoro na-efe. O buuru ụgbọ mmiri anyị buba ya nꞌosimiri.
Igbo 2006
Ma mb͕e ogologo oge akāgaghi, oké ifufe jọb͕uru onwe-ya nke anākpọ Yurakwilo, we si n'ebe ahu fedata:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma mgbe na-adịghị anya, oke ifufe dị egwu nke si nʼagbata ugwu na ọwụwa anyanwụ kuru site nʼagwa etiti ahụ rịdata.