Acts 27:16 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌikpeazụ, anyị kwọọrọ ụgbọ anyị gaa nꞌazụ agwa etiti nta a na-akpọ Klauda. Nꞌebe ahụ anyị jisiri ike kekwasị ụgbọ nta nke ụgbọ mmiri anyị na-adọkpụ nꞌazụ nꞌelu ụgbọ mmiri ahụ.
Igbo 2006
Ma ebe ayi b͕ara ọsọ rue agwe-etiti ntà nso anākpọ Klọda, ayi we nwe ike ijide ub͕ọ ntà ayi, ma ọ di ayi ike:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼikpeazụ, anyị kwọọrọ ụgbọ anyị gaa nʼazụ agwa etiti nta a na-akpọ Klọda. Nʼebe ahụ anyị jisiri ike kekwasị ụgbọ nta nke ụgbọ mmiri anyị na-adọkpụ nʼazụ nʼelu ụgbọ mmiri ahụ.