Acts 27:18 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe chi echi bọrọ, dị ka osimiri ahụ na-etonye etonye, ndị na-eso ụgbọ bidoro ịtụdasị ngwongwo dị nꞌụgbọ ahụ nꞌime osimiri.
Igbo 2006
Mb͕e ifufe nēfegidesi ayi ike, ubọchi soni ha we tufube ihe ub͕ọ nēbu;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe chi bọrọ, dịka osimiri ahụ na-etonye etonye, ndị na-eso ụgbọ bidoro ịtụbasị ngwongwo ndị dị nʼụgbọ ahụ nʼime osimiri.