Acts 27:19 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌechi ya kwa ha tụbakwara ngwongwo e ji edozi ụgbọ mmiri na ọtụtụ ihe ọ bụla nke nke aka ha ghọtara nꞌime osimiri.
Igbo 2006
n'ubọchi nke-atọ ha we were aka-ha kpofue ihe ub͕ọ.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼụbọchị nke atọ ha tụbakwara ngwongwo e ji edozi ụgbọ mmiri na ọtụtụ ihe ọbụla nke aka ha ghọtara nʼime osimiri.