Acts 27:21 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌoge a nile o nweghị onye ọ bụla nri ọ bụla bara ọnụ. Ma nꞌikpeazụ, Pọl kpọrọ ndị na-eso ụgbọ ahụ sị ha, “Ndị iko m ibe m, ọ bụrụ na unu gere ntị nꞌokwu m na mbụ anyị agaraghị ahapụ Ọnụ mmiri ọma. Anyị gaara agbanarị oke nsogbu an ntụfu ndị a nile.
Igbo 2006
Mb͕e ha nọdusiri rue oge di anya nērighi ihe, mb͕e ahu Pọl we guzo n'etiti ha, si, Ndikom, o kwesiri ka unu kweyerem, ghara kwa inupu ub͕ọ na Krit, na inwe nbibi a na iyì a.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼoge a niile, o nweghị onye ọbụla nri ọbụla bara ọnụ. Ma nʼikpeazụ. Pọl kwụụrụ ọtọ nʼetiti ha sị, “Ndị ikom ibe m, ọ bụrụ na unu gere ntị nʼokwu m na mbụ, anyị agaraghị ahapụ Kriit. Anyị gara agbanarị mbibi na ịla nʼiyi nke a.