Acts 27:22 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma otu ọ dị, ana m arịọ unu, nweenụ obi ike! Nꞌihi na o nweghị onye ọ bụla nꞌime anyị a ga-achọ achọ. Ọ bụ ezie na ụgbọ a ga-emikpu.
Igbo 2006
Ub͕u a adọkwam unu aka na nti ka unu nwere obi-utọ: n'ihi na ọ dighi ntufu gādi n'etiti unu, kama ọ bu ntufu nke ub͕ọ.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma otu ọ dị, ana m arịọ unu, nweenụ obi ike! Nʼihi na o nweghị onye ọbụla nʼime unu a ga-atụfu ndụ ya. Ọ bụ ezie na ụgbọ a ga-emikpu.