Acts 27:25 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ya mere, nweenụ obi ike! Nꞌihi na enwere m ntụkwasị obi na Chineke ga-eme ihe o kwuru.
Igbo 2006
N'ihi nka, ndikom, nwenu obi-utọ: n'ihi na ekwerem Chineke, na ọ gādi otú a ọbuná dika agwaworom.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere, ndị ikom nweenụ obi ike! Nʼihi na enwere m ntụkwasị obi na Chineke ga-eme dị ka o siri gwa m.