Acts 27:28 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ha tụnyere ụdọ e kenyere igwe nꞌọnụ ya nꞌime osimiri chọpụta na omimi osimiri ahụ dị narị nzọ ụkwụ na iri abụọ nꞌebe ahụ ha nọ. Ha jekwara nꞌihu tụọkwa ụdọ ahụ ọzọ chọpụta na omimi osimiri ahụ dị iri nzọ ụkwụ toolu.
Igbo 2006
ha we tù oké osimiri, hu na ọ bu orú mbudu: mb͕e oge ntà gasiri, ha we tù ọzọ, hu mbudu iri na ise.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha tụnyere ụdọ e kenyere igwe nʼọnụ ya nʼime osimiri chọpụta na omimi osimiri ahụ dị narị nzọ ụkwụ na iri abụọ nʼebe ahụ ha nọ. Ha gakwara nʼihu tụọkwa ụdọ ahụ ọzọ chọpụta na omimi osimiri ahụ dị iri nzọ ụkwụ itoolu.