Acts 27:30 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ụfọdụ nꞌime ndị na-eso ụgbọ ahụ kpebiri ịhapụ ya. Ha weturu ụgbọ mpempe e dobere maka ihe mberede, mee dị ka ha na-aga itinye ụdọ igwe nꞌọnụ mmiri ahụ.
Igbo 2006
Mb͕e ndi-ub͕ọ nāchọ uzọ isi n'ub͕ọ b͕apu, mb͕e ha wedasi-kwa-ra ub͕ọ ntà n'oké osimiri, nēme dika ha gaje iseti arilika n'ọnu-ub͕ọ,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ndị na-eso ụgbọ ahụ kpebiri ịhapụ ya. Ha wedatara ụgbọ epeepe e dobere maka ihe mberede, mee dịka ha na-aga itinye arịlịka nʼọnụ ụgbọ mmiri ahụ.