Acts 27:32 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌihi okwu a, ndị agha ahụ chabiri ụdọ e ji kee ụgbọ mpempe ahụ hapụ ụgbọ mpempe ahụ ka ọ daba nꞌime osimiri.
Igbo 2006
Mb͕e ahu ndi-agha bipuru udọ̀ ub͕ọ ntà ahu, we rapu ya ka ọ dapu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi nke a, ndị agha ahụ gbubiri ụdọ e jiri kee ụgbọ epeepe ahụ hapụ ụgbọ epeepe ahụ ka ọ daba nʼime osimiri.