Acts 27:34 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌihi ọdịmma unu, ana m arịọ unu ka unu rie ihe. Nꞌihi na o nweghị onye ọ bụla nꞌime unu otu agịrị isi ya ga-ala nꞌiyi.”
Igbo 2006
N'ihi ya ariọm unu ka unu rie nri: n'ihi na nka diri nzọputa-unu: n'ihi na ọ dighi otù agiri-isi gēsi n'isi onye ọ bula n'etiti unu la n'iyì.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi ọdịmma nke ndụ unu, ana m arịọ unu ka unu rie ihe. Nʼihi na o nweghị onye ọbụla nʼime unu otu agịrị isi ya ga-ala nʼiyi.”