Acts 27:36 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Otu mgbe ahụ, obi ụtọ batara mmadụ nile nꞌobi, ha bidokwara iri nri.
Igbo 2006
Ha nile we nwe obi-utọ, ha onwe-ha we ri kwa nri.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Otu mgbe ahụ, obi ụtọ batara mmadụ niile nʼobi, ha bidokwara iri nri.