Acts 27:38 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe anyị richara nri, ndị na-eso ụgbọ ahụ buuru akpa ọka nile dị nꞌụgbọ ahụ tụba ha nꞌime osimiri ime ka ụgbọ ahụ gbaa efere.
Igbo 2006
Mb͕e ha rijusiri afọ, ha me ka ub͕ọ di nfé, site n'itufu ọka n'oké osimiri.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe anyị richara nri, ha buuru akpa ọka niile dị nʼụgbọ ahụ tụba ha nʼime osimiri ime ka ụgbọ ahụ gbaa mfe.