Acts 27:39 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe chi bọrọ ha enwekwaghị ike ịghọta akụkụ mmiri nke ha nọ nꞌime ya. Ma ha hụrụ obosara ala nta nke nwere ọnụ mmiri. Ha gbara izu ịchọpụta ma ọ ga-ekwe mee ka ụgbọ mmiri ahụ site nꞌagbata nkume dị nꞌọnụ mmiri ahụ gafee. Ka ikuku nwee ike ibuba ụgbọ mmiri ahụ nꞌelu ala.
Igbo 2006
Ma mb͕e chi bọrọ, ha amataghi ala ahu: ma ha huru otù ọnu-miri nke nwere ótú, ha we b͕a ìzù ma ha puru ime ka miri nubà ub͕ọ n'ala.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe chi bọrọ, ha enwekwaghị ike ịghọta akụkụ mmiri nke ha nọ nʼime ya. Ma ha hụrụ obosara ala nta nke nwere ọnụ mmiri. Ha gbara izu ịchọpụta ma ọ ga-ekwe mee ka ụgbọ mmiri ahụ site nʼebe ahụ gafee.