Acts 27:4 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ịgakwa nꞌihu na mmiri ahụ, anyị zutere ifufe mmiri nke mere ka ije anyị jupụta na nsogbu. Nꞌihi ya, anyị gara ala Saiprọs nso.
Igbo 2006
Ayi we si n'ebe ahu nupu ub͕ọ, we nāga ala Saiprọs nso, n'ihi na ifufe nēfegide ayi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼịgakwa nʼihu na mmiri ahụ, anyị zutere ifufe mmiri nke mere na anyị gara nʼazụ ala Saiprọs.