Acts 27:42 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ndị agha gwara ọchịagha ha ka o nye ha ike igbu ndị mkpọrọ nọ nꞌụgbọ ahụ. Ka ha hapụ igwuru mmiri ruo nꞌọnụ mmiri site nꞌebe ahụ gbafuo.
Igbo 2006
Ma ọdú ndi-agha duru bu ka ha b͕ue ndi-nkpọrọ, ka onye ọ bula nime ha ghara isi n'ub͕ọ gwu miri, we b͕alaga.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị agha zubere igbu ndị mkpọrọ niile, ka onye ọbụla ghara igwuru mmiri site ya gbafuo.