Acts 27:44 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma ọ sịrị ndị na-enweghị ike igwu mmiri gbalịa ịchọ ụzọ ọzọ, site nꞌịghọnye aka na mkpirikpi osisi na nꞌihe ndị ọzọ si nꞌahụ ụgbọ ahụ. Ya mere mmadụ nile rutere elu ala nꞌudo.
Igbo 2006
ka ndi fọduru ru kwa, ufọdu n'elu ibo, ndi ọzọ n'elu ihe di iche iche si n'ub͕ọ puta. Otú a o we rue, na azọputara madu nile, ha we rue ala.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ndị fọdụrụ ga-eru nʼelu ala site nʼịghọnye aka na obodobo osisi maọbụ nʼihe ndị ọzọ dị iche iche si nʼahụ ụgbọ ahụ dapụta. Nʼụzọ dị otu ka mmadụ niile ji bụrụ ndị rutere nʼelu ala nʼudo.