Acts 27:6 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌebe ahụ ka onye na-edu anyị kpọgharịrị anyị nꞌụgbọ ndị Ijipti na-aga Itali.
Igbo 2006
N'ebe ahu ka ọchi-agha ahu nāchi ọgu ndi-agha ise huru ub͕ọ Aleksandria nke nēje Itali; o we me ka ayi ba nime ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼebe ahụ ka onye ọchịagha hụrụ ụgbọ onye Alegzandria nke na-aga Itali. O mere ka anyị banye nʼime ya.