Acts 27:8 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Anyị jikwa nwayọọ na-agba nꞌakụkụ ọnụ mmiri tutuu ruo mgbe anyị sitere nꞌoke nsogbu rute ebe a na-akpọ Ọnụ Mmiri Ọma nke dị nso na Lasia.
Igbo 2006
o we di ayi ike iga n'akuku ya, ayi we rue otù ebe anākpọ Ọnu-miri Ọma; nke obodo Lasia di ya nso.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Anyị jikwa nwayọọ na-agba nʼakụkụ ọnụ mmiri ahụ tutu ruo mgbe anyị sitere nʼoke nsogbu rute ebe a na-akpọ ọnụ mmiri ọma, nke dị nso nʼobodo Lasia.