Acts 28:13 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Site na Sirakọs anyị gara gburugburu tutuu rute Rejiọm. Mgbe otu ụbọchị gafere ikuku bidoro ife site na ndịda. Nꞌụbọchị nke ọzọ ya, anyị rutere Pọteọli.
Igbo 2006
Ayi we site n'ebe ahu ga buruburu, we rue Rijiọm: mb͕e otù ubọchi gasiri ifufe Ndida we febe, n'ubọchi nke-abua ayi we bia rue Pọtiọli:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Site nʼebe ahụ, anyị gara gburugburu tutu rute Rejiọm. Mgbe otu ụbọchị gafere, ikuku bidoro ife site na ndịda. Nʼụbọchị nke abụọ ya, anyị rutere Pọteọlị.