Acts 28:14 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌebe a anyị chọpụtara ụfọdụ ndị kwere ekwe ndị rịọrọ ka anyị nọnyere ha ụbọchị asaa. Site nꞌebe a anyị rutere Rom.
Igbo 2006
ebe ayi huru umu-nna nime Kraist, ewe riọ ayi ka ayi na ha nọgide ubọchi asa: otú a ayi we bia rue Rom.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼebe a anyị chọpụtara ndị kwere ekwe ndị rịọrọ ka anyị nọnyere ha ụbọchị asaa. Site nʼebe a, anyị rutere Rom.