Acts 28:16 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Na Rom e nyere Pọl ohere ibiri onwe ya dị ka o si chọọ nꞌebe masịrị ya. Ma otu onye agha na-eche ya nche.
Igbo 2006
Mb͕e ayi batara nime Rom, ewe kwe ka Pọl nọgide iche, ya na onye-agha nke nēche ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe anyị bịaruru Rom, e nyere Pọl ohere ibiri onwe ya dịka o si chọọ nʼebe masịrị ya. Ma otu onye agha na-eche ya nche.