Acts 28:18 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ndị ọchịchị Rom lenyere anya nꞌikpe m chọọ ịhapụ m ka m laa. Nꞌihi na ha achọtaghị ihe kwesịrị ịma m ikpe ọnwụ dị ka ndị anyị chọrọ.
Igbo 2006
ma ndi ahu, mb͕e ha kpesirim ikpé, ha zubere irapum ka m'la, n'ihi na ọ dighi ihe kwesiri onwu dim n'aru.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị ọchịchị Rom lenyere anya nʼikpe m chọọ ịhapụ m ka m laa nʼihi na ha achọtaghị ihe kwesiri ịma m ikpe ọnwụ dịka ndị anyị chọrọ.