Acts 28:22 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Otu ọ dị, anyị ga-achọ ịmata ihe i kwenyere na ya. Nꞌihi na anyị maara na a na-ekwujọ ndị na-eso ụzọ a nꞌebe nile.”
Igbo 2006
Ma ọ di ayi nma inu n'ọnu-gi ihe i tukwasiri uche-gi na ha: n'ihi na ihe bayere irọ-òtù a, ayi mazuru na anēkwugide ya ebe nile.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Otu ọ dị, anyị ga-achọ ịnụta ihe i chere, nʼihi na anyị maara na a na-ekwujọ otu a nʼebe niile.”