Acts 28:26 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
“Eziokwu ka Mmụọ Nsọ Chineke kwuru mgbe o sitere nꞌọnụ Aịzaya onye amụma kwuo okwu sị, ‘Jekwuru ndị a gwa ha okwu sị, Unu ga-anụ ma unu agaghị aghọta, unu ga-ele anya, ma o nweghị ihe unu ga-ahụ.
Igbo 2006
si, Jekuru ndi nka, si, N'ọnunu unu gānu, ma unu agaghi-anuta ma-ọli; N'ọhuhu unu gāhu, ma unu agaghi-ahuta ma-ọli:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“ ‘Jekwuru ndị a gwa ha okwu, “Unu ga na-anụ, nụkwa, ma unu agaghị aghọta ihe ọbụla, unu ga na-ele anya, hụkwa, ma unu agaghị ahụ ihe ọbụla.”