Acts 28:30 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Pọl biri obi nke onwe ya afọ abụọ nꞌụlọ ọ na-akwụ ụgwọ ya. Ọ nabatakwara ndị nile bịara ileta ya,
Igbo 2006
O we nọgide arọ abua dum n'ulo nke aka ya o goro ego, nānara kwa ndi nile bakutere ya,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O biri obi nke onwe ya afọ abụọ nʼụlọ ọ na-akwụ ụgwọ ya. Ọ na-anabatakwa ndị niile bịara ileta ya,